Ọ buru na i maghi, gi onye mara nma n'etiti ndinyom,Puara onwe-gi so na nzọ-ukwu nile nke ìgwè ewu na aturu,Zù kwa umu-ewu-gi n'akuku ebe-obibi nile nke ndi-ọzùzù-atutu.