Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Gosim, gi onye nkpuru-obim huworo n'anya,Ebe i nāzù ìgwè aturu-gi, ebe i nēme ka ha makpu n'etiti-ehihie:N'ihi na ọ̀ bu n'ihi gini ka m'gādi ka nwanyi ekpuchiri ekpuchi,N'akuku ìgwè aturu nile nke ndi ejikọtara gi na ha?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 1

Echiche Abù Nke Abù 1:7 na onodu