Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù-Ákwá 3:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Mu onwem bu nwoke ahu nke huworo nweda-n'ala site na nkpa-n'aka nke nrubiga-ókè nke iwe-Ya.

2. Mu ka O duworo me ka m'jegharia n'ọchichiri ghara inwe ìhè.

3. N'ezie, mu ka Ọ nātughari aka-Ya megide ọtutu mb͕e ogologo ubọchi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 3