Le, ka Onye-nwe-ayi si were igwe-oji kpuchie ada Zaion n'iwe-Ya!O siwo n'elu-igwe tuda ima-nma nke Israel n'ala,Ọ chetaghi kwa ihe-nb͕akwasi-ukwu-Ya n'ubọchi iwe-Ya.