Juda ejewo ibiri n'ala ọzọ site na nweda-n'ala, na site n'iba-uba nke ọbubu-orù;Ya onwe-ya ebiriwo n'etiti mba nile, ọ chọtaghi izu-ike:Ndi nile ndi nāchu ya chukuru ya n'ebe di nkpà.