Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 14:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma, le, ab͕uru-ha nile ebiliwo megide nwayi nējere gi ozi, ha we si, Nye ayi onye tib͕uru nwa-nne-ya, ka ayi we me ka ọ nwua n'ọnodu ndu nwa-nne-ya onye o b͕uru, ayi gēkpochapu kwa onye-nnweta ahu: ma ha gēmenyu icheku nkem nke fọduru, we ghara idoro dim aha ma-ọbu ndi fọduru n'elu uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 14

Echiche 2. Samuel 14:7 na onodu