Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 14:26 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ kọpuru isi-ya, (n'ihi na ọ bu n'ogwugwu arọ n'ọgwugwu arọ ka ọ nākọpu ya: n'ihi na agiri-isi di arọ́ n'isi-ya, o we kọpu ya:) o we tua agiri-isi di n'isi-ya ọgu shekel iri, n'ihe-ọtùtù eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 14

Echiche 2. Samuel 14:26 na onodu