Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 14:22 Bible Nso (IGBOB)

Joab we da kpue iru-ya n'ala, kpọ isi ala, gọzie eze: Joab we si, Ta ka orù-gi mara na ahutawom amara n'iru-gi, onye-nwem, bú eze, ebe eze meworo okwu orù-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 14

Echiche 2. Samuel 14:22 na onodu