Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 1:12 Bible Nso (IGBOB)

Ha we tie aka n'obi, kwa ákwá, bue ọnu rue anyasi, n'ihi Sọl, na n'ihi Jonatan nwa-ya, na n'ihi ndi Jehova, na n'ihi ulo Israel; n'ihi na ha dara site na mma-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 1

Echiche 2. Samuel 1:12 na onodu