Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 5:8 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Elaisha bú onye nke Chineke, nuru na eze Israel dọwara uwe-ya nile, o we zigara eze ozi, si, N'ìhi gini ka i dọwara uwe-gi nile? biko, ka ọ biakutem, ọ gāmara kwa na onye-amuma di n'Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5

Echiche 2. Ndi-Eze 5:8 na onodu