Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 5:26 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, Òbim ejesoghi gi, mb͕e nwoke ahu siri n'ub͕ọ-ala-ya chigharia izute gi? ọ̀ bu mb͕e inara ego, na inara uwe, na ubi-olive na ubi-vine, na ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi, na ndi-orù ndikom na ndinyom nēje ozi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5

Echiche 2. Ndi-Eze 5:26 na onodu