Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 5:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma Gihezi, bú nwa-okorọbia Elaisha onye nke Chineke, siri, Le, onye-nwem eb͕ochiwo onwe-ya n'ebe Neaman onye Siria nka nọ, n'ighara inara n'aka-ya ihe o wetara: Jehova nādi ndu, n'ezie m'gāb͕aso ya, nara ihe ufọdu n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5

Echiche 2. Ndi-Eze 5:20 na onodu