Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 5:18 Bible Nso (IGBOB)

Ka Jehova b͕aghara orù-gi ihe a; mb͕e onye-nwem nābà n'ulo Rimon ikpọ isi ala n'ebe ahu, mb͕e ya onwe-ya nādabere kwa n'akam, m'we kpọ isi ala n'ulo Rimon, mb͕e m'kpọrọ isi ala n'ulo Rimon, biko, ka Jehova b͕aghara orù-gi n'ihe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5

Echiche 2. Ndi-Eze 5:18 na onodu