Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 24:19-20 Bible Nso (IGBOB)

19. O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Jehoaiakim mere.

20. N'ihi na ọ bu n'ihi iwe Jehova ka ọ di otú a nime Jerusalem na nime Juda, rue mb͕e O siri n'iru Ya chupu ha: Zedekaia we nupu isi n'okpuru eze Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 24