Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 22:8 Bible Nso (IGBOB)

Hilkaia, bú onye-isi-nchu-àjà, we si Shefan, bú ode-akwukwọ, Achọtawom akwukwọ iwu ahu n'ulo Jehova. Hilkaia we nye Shefan akwukwọ ahu, ọ gua ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 22

Echiche 2. Ndi-Eze 22:8 na onodu