Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 22:14 Bible Nso (IGBOB)

Hilkaia, bú onye-nchu-àjà, na Ahaikam, na Akboa, na Shefan, na Asaia, we jekuru Hulda, bú onye-amuma-nwayi, nwunye Shalum nwa Tikva, nwa Hahas, onye nēdebe uwe ndi-nchu-àjà; (ma nwayi ahu nēbi na Jerusalem n'obodo nke-abua;) ha we gwa ya okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 22

Echiche 2. Ndi-Eze 22:14 na onodu