Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 16:11 Bible Nso (IGBOB)

Uraija, bú onye-nchu-àjà, we wue ebe-ichu-àjà ahu: dika ihe nile si di nke eze, bú Ehaz, siri na Damaskọs zite, otú a ka Uraija, bú onye-nchu-àjà, mere, rue mb͕e eze, bú Ehaz, siri na Damaskọs bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 16

Echiche 2. Ndi-Eze 16:11 na onodu