Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 16:10 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Ehaz, we je izute Tiglat-pilesa, bú eze Asiria, na Damaskọs, we hu ebe-ichu-àjà nke di na Damaskọs: eze, bú Ehaz, we zigara Uraija, bú onye-nchu-àjà, oyiyi ebe-ichu-àjà ahu, na ihe-atù-ya, dika ọlu nile aluru ya si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 16

Echiche 2. Ndi-Eze 16:10 na onodu