Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 12:7 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Jehoash, we kpọ Jehoiada, bú onye-nchu-àjà, kpọ kwa ndi-nchu-àjà ọzọ, si ha, Gini mere unu emeghi ka ebe etipúru etipú nke ulo ahu di ike? ma ub͕u a unu anarala ego n'aka ndi unu mara, kama nyenu ya ime ka ebe etipúru etipú nke ulo ahu di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12

Echiche 2. Ndi-Eze 12:7 na onodu