Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 12:4 Bible Nso (IGBOB)

Jehoash we si ndi-nchu-àjà, Ego nile nke ihe nsọ nile nke anēwebata n'ulo Jehova, bú ego onye nāgabiga n'ebe ndi agukọtara agukọta nọ, nwoke ọ bula ego madu nile nke ọ̀rùrù-ọnu-ya, na ego nile nke ọ batara n'obi nwoke ọ bula iwebata n'ulo Jehova,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12

Echiche 2. Ndi-Eze 12:4 na onodu