Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 12:18 Bible Nso (IGBOB)

Jehoash, bú eze Juda, we chiri ihe nsọ nile nke Jehoshafat, na Jehoram, na Ehazaia, nna-ya-hà, bú ndi-eze Juda, doro nsọ, na ihe nsọ ya nile, na ọla-edo nile anāchọta n'àkù nile nke ulo Jehova, na nke ulo eze, zigara Hazael, bú eze Siria: o we si na Jerusalem rigo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12

Echiche 2. Ndi-Eze 12:18 na onodu