Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 12:12 Bible Nso (IGBOB)

nye kwa ndi nēdo nkume, nye kwa ndi nāwa nkume, na iji zuta osisi na nkume awara awa ime ka ebe etipúru etipú nke ulo Jehova di ike, na ikwu ugwọ ihe nile nāputara ulo ahu ime ka ọ di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12

Echiche 2. Ndi-Eze 12:12 na onodu