Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 11:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-isi usu ọgu ndikom ise we me dika ihe nile si di nke Jehoiada, bú onye-nchu-àjà, nyere n'iwu: ha we chiri, nwoke ọ bula ndikom-ya, bú ndi nābà nime n'ubọchi-izu-ike, ha na ndi nāpu apu n'ubọchi-izu-ike, ha we biakute Jehoiada, bú onye-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11

Echiche 2. Ndi-Eze 11:9 na onodu