Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 11:8 Bible Nso (IGBOB)

Unu gānọ kwa eze buruburu, nwoke ọ bula na ihe-agha-ya n'aka-ya; ma onye nābata nime akuku-unu, ka eme ka ọ nwua: unu nọye-kwa-ra eze mb͕e ọ nāpu n'èzí, na mb͕e ọ nābà nime.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11

Echiche 2. Ndi-Eze 11:8 na onodu