Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 1:13 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we ziga kwa onye-isi ọgu ndi-agha abua na iri nke-atọ, ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya. Onye-isi nke-atọ nke ọgu ndi-agha abua na iri we rigo, bia b͕ue ikperè-ya n'ala n'iru Elaija, riọ ya amara, si ya, Onye nke Chineke, biko, ka ndum, na ndu ọgu ndi-orù-gi abua na iri ndia, di oké ọnu-ahia n'anya-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 1

Echiche 2. Ndi-Eze 1:13 na onodu