Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi-Eze 1:12 Bible Nso (IGBOB)

Elaija we za, si ha, Ọ buru na onye nke Chineke ka m'bu, ka ọku si n'elu-igwe ridata, ripia gi na ọgu ndi-agha abua na iri gi. Ọku nke Chineke we si n'elu-igwe ridata, ripia ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 1

Echiche 2. Ndi-Eze 1:12 na onodu