Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 36:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'arọ mbu nke Sairọs, bú eze Peasia, ka okwu Jehova nke sitere n'ọnu Jeremaia we rè, Jehova kpọtere mọ nke Sairọs, bú eze Peasia, o we kwusa n'ala-eze-ya nile, ọzọ kwa, o tiyere ya n'odide-akwukwọ, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 36

Echiche 2. Ihe Emere 36:22 na onodu