Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 35:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ndi Livai, bú ndi nēme Israel nile ka ha ghọta ihe, ndi di nsọ n'ebe Jehova nọ, Tiyenu ib͕e nsọ n'ulo ahu nke Solomon nwa Devid, bú eze Israel, wuru; ibu agaghi-adiri unu n'ubu: ub͕u a fènu Jehova, bú Chineke-unu, na ndi-Ya, bú Israel, òfùfè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 35

Echiche 2. Ihe Emere 35:3 na onodu