Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 35:18 Bible Nso (IGBOB)

Emeghi kwa ememe ngabiga dika nka n'Israel site n'ubọchi Samuel, bú onye-amuma; ọ dighi kwa eze Israel ọ bula mere ememe ngabiga dika ememe ngabiga ahu nke Josaia mere, ya na ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, na Juda na Israel nile ahuru n'ebe ahu, na ndi bi na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 35

Echiche 2. Ihe Emere 35:18 na onodu