Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 34:10 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nye ya n'aka ndi nēje ozi ahu, bú ndi nēlekọta ihe n'ulo Jehova; ndi nēje ozi ahu, bú ndi nālu ọlu n'ulo Jehova, we nye ya iji mezi ebe etipúru etipú na ime ka ulo ahu di ike;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 34

Echiche 2. Ihe Emere 34:10 na onodu