Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ihe Emere 19:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, nime Jerusalem ka Jehoshafat guzoro ufọdu nime ndi Livai na ndi-nchu-àjà, na ufọdu nime ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke Israel, ikpe ikpe Jehova, na idozi ise-okwu. Ha we laghachi na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 19

Echiche 2. Ihe Emere 19:8 na onodu