Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 30:13 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si ya, Ònye nwe gi? òle ebe i si bia kwa? Ọ si, Nwa-okorọbia Ijipt ka m'bu, m'buru kwa otù nwoke, bú onye Amalek, orù; onye-nwem we rapum, n'ihi na aru adighm ike ubọchi atọ gara aga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 30

Echiche 1. Samuel 30:13 na onodu