Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Samuel 25:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndikom ahu di nma nke-uku ka ha si me ayi, emeghi kwa ka ihere me ayi, ọ dighi kwa ihe ọ bula ayi lere anya ya na o furu efu n'ubọchi nile ayi na ha nējeghari, mb͕e ayi nọ n'ọhia:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25

Echiche 1. Samuel 25:15 na onodu