Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 7:9 Bible Nso (IGBOB)

Eji nkume di oké ọnu-ahia wu ndia nile, bú nkume awara awa, dika ọtùtù si di, nkume eji mma-nkwọ kwọ, n'ime na n'èzí, bú site na ntọ-ala rue ndobi-ya, na n'èzí rue ogige uku ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 7

Echiche 1. Ndi-Eze 7:9 na onodu