Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 7:51 Bible Nso (IGBOB)

Ewe jezue ozi nile nke eze, bú Solomon, jere n'ulo Jehova. Solomon we webata ihe nile Devid, bú nna-ya, doro nsọ, bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe nile, o we tiye ha n'ulo-àkù nke ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 7

Echiche 1. Ndi-Eze 7:51 na onodu