Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 21:6 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, N'ihi na agwaram Nebot, bú onye Jezreel, okwu, si ya, Nyem ubi-vine-gi n'ego; ma-ọbu, ọ buru na ọ tọ gi onwe-gi utọ, ka m'nye gi ubi-vine ọzọ n'ọnọdu ya: o we si, M'gaghi-enye gi ubi-vine nkem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21

Echiche 1. Ndi-Eze 21:6 na onodu