Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 21:29 Bible Nso (IGBOB)

Ì huwo na Ehab ewedawo onwe-ya n'ala n'irum? n'ihi na o wedawo onwe-ya n'ala n'irum, M'gaghi-eme ka ihe ọjọ ahu bia n'ubọchi-ya: ọ bu n'ubọchi nwa-ya ka M'gēme ka ihe ọjọ ahu biakwasi ulo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21

Echiche 1. Ndi-Eze 21:29 na onodu