Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 21:13 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom abua ahu, bú ndi jọb͕uru onwe-ha, we bata, nọdu n'iru ya: ndikom ahu ndi jọb͕uru onwe-ha we b͕a àmà megide ya, bú Nebot, n'iru ndi Israel, si, Nebot b͕akutere Chineke na eze azu. Ha we me ka ọ pua rue azu obodo, ha were nkume tub͕ue ya, o we nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 21

Echiche 1. Ndi-Eze 21:13 na onodu