Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 10:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na eze nwere ub͕ọ Tashish n'oké osimiri tiyere ub͕ọ Hairam: otù ub͕ò n'arọ atọ ka ub͕ọ Tashish nābia, nēbute ọla-edo, na ọla-ọcha, na ọdu, na enwe, na ekwuru-ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 10

Echiche 1. Ndi-Eze 10:22 na onodu