Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 8:31-33 Bible Nso (IGBOB)

31. na Gedoa, na Ahio, na Zeka.

32. Miklot we mua Shimea. Ha onwe-ha we so kwa umu-nne-ha biri na Jerusalem, na ncherita-iru umu-nne-ha.

33. Nea we mua Kish; Kish mua Sọl; Sọl mua Jonatan, na Malki-shua, na Abinadab, na Eshbeal.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 8