Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 8:27-29 Bible Nso (IGBOB)

27. na Jaareshia, na Elaija, na Zikri, bú umu-ndikom Jeroham.

28. Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.

29. Ma nime Gibeon ka nna Gibeon biri, bú Jeiel, aha nwunye-ya bu Meaka:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 8