Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 8:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nke-atọ;

2. na Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise.

3. Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;

4. na Abishua, na Neaman, na Ahoa;

5. na Gira, na Shefufan, na Huram.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 8