1. Ihe Emere 8:1-4 Bible Nso (IGBOB) Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nke-atọ; na Abishua, na Neaman, na Ahoa;