Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 3:7-17 Bible Nso (IGBOB)

7. na Noga, na Nefeg, na Jafia;

8. na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete.

9. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.

10. Nwa Solomon bu Rehoboam, Abaija nwa-ya, Esa nwa-ya, Jehoshafat nwa-ya;

11. Joram nwa-ya, Ehazaia nwa-ya, Joash nwa-ya;

12. Amazaia nwa-ya, Azaraia nwa-ya, Jotam nwa-ya;

13. Ehaz nwa-ya, Hezekaia nwa-ya, Manase nwa-ya;

14. Emon nwa-ya, Josaia nwa-ya.

15. Umu-ndikom Josaia kwa; ọkpara-ya Johanan, nke-abua Jehoiakim, nke-atọ Zedekaia, nke-anọ Shalum.

16. Umu-ndikom Jehoiakim kwa: Jekonaia nwa-ya, Zedekaia nwa-ya.

17. Umu-ndikom Jekonaia kwa, bú onye-nkpọrọ: Shealtiel nwa-ya,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 3