isiakwụkwọ

  1. 1
  2. 2
  3. 3
  4. 4
  5. 5
  6. 6
  7. 7
  8. 8
  9. 9
  10. 10
  11. 11
  12. 12
  13. 13
  14. 14
  15. 15
  16. 16
  17. 17
  18. 18
  19. 19
  20. 20
  21. 21
  22. 22
  23. 23
  24. 24
  25. 25
  26. 26
  27. 27
  28. 28
  29. 29

Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 3 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ndia bu umu-ndikom Devid, ndi amuru nye ya nime Hebron: ọkpara-ya, bú Amnon, nwa Ahinoam nwayi Jezreel; nke-abua, Daniel, nwa Abigail nwayi Kamel;

2. nke-atọ, Absalom nwa Meaka nwa-nwayi Talmai, bú eze Geshua; nke-anọ, Adonaija nwa Hagit;

3. nke-ise, Shefataia nwa Abital; nke-isi, Itream nwa Egla, bú nwunye-ya.

4. Umu isi ka amuru nye ya nime Hebron; o we buru eze n'ebe ahu arọ asa na ọnwa isi: orú arọ na iri na atọ ka ọ bu eze na Jerusalem.

5. Ma ndia ka amuru nye ya nime Jerusalem: Shimea, na Shobab, na Netan, na Solomon, anọ, bú nke Bat-shua nwa-nwayi Amiel:

6. na Ibha, na Elishama, na Elifelet;

7. na Noga, na Nefeg, na Jafia;

8. na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete.

9. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.

10. Nwa Solomon bu Rehoboam, Abaija nwa-ya, Esa nwa-ya, Jehoshafat nwa-ya;

11. Joram nwa-ya, Ehazaia nwa-ya, Joash nwa-ya;

12. Amazaia nwa-ya, Azaraia nwa-ya, Jotam nwa-ya;

13. Ehaz nwa-ya, Hezekaia nwa-ya, Manase nwa-ya;

14. Emon nwa-ya, Josaia nwa-ya.

15. Umu-ndikom Josaia kwa; ọkpara-ya Johanan, nke-abua Jehoiakim, nke-atọ Zedekaia, nke-anọ Shalum.

16. Umu-ndikom Jehoiakim kwa: Jekonaia nwa-ya, Zedekaia nwa-ya.

17. Umu-ndikom Jekonaia kwa, bú onye-nkpọrọ: Shealtiel nwa-ya,

18. na Malkiram, na Pedaia, na Shenaza, na Jekamaia, na Hoshama, na Nedabaia.

19. Umu-ndikom Pedaia kwa; Zerubabel, na Shimai: umu-ndikom Zerubabel kwa; Meshulam, na Hananaia; Shelomit bu nwa-nne-ha nwayi:

20. na Hashuba, na Ohel, na Berekaia, na Hasadaia, na Jushab-hesed, ise.

21. Umu-ndikom Hananaia kwa; Pelataia, na Jeshaia: umu-ndikom Refaia, umu-ndikom Anan, umu-ndikom Obadaia, umu-ndikom Shekanaia.

22. Umu-ndikom Shekanaia kwa; Shemaia: umu-ndikom Shemaia kwa: Hatush, na Igal, na Baria, na Nearaia, na Shefat, isi.

23. Umu-ndikom Nearaia kwa; Elioenai, na Hizkia, na Azrikam, atọ.

24. Umu-ndikom Elioenai kwa; Hodavaia, na Elaiashib, na Pelaia, na Akub, na Johanan, na Delaia, na Anani, asa.