Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 28:1 Bible Nso (IGBOB)

Devid we kpọkọta ndi-isi nile nke Israel, bú ndi-isi ebo nile, na ndi-isi òkè nile ndi nējere eze ozi, na ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri, na ndi-isi usu nile nke ọgu ndikom ise, na ndi-isi àkù na anu-ulo nile eze nwere, na nke umu-ya ndikom nwere, ha na ndi-onozi, na ndi-dike, ọbuná dike ọ bula nke bu dìnkpà, rue Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 28

Echiche 1. Ihe Emere 28:1 na onodu