Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 24:6 Bible Nso (IGBOB)

Shemaia nwa Netanel, bú ode-akwukwọ, onye sitere na ndi Livai, we de ha n'akwukwọ n'iru eze, na ndi-isi, na Zedok, bú onye-nchu-àjà, na Ahimelek nwa Abaiata, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-nchu-àjà na nke ndi Livai: otù ulo nna nke Eleeza ka ejidere, ejide-kwa-ra otù nke Itama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 24

Echiche 1. Ihe Emere 24:6 na onodu