Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 2:54-55 Bible Nso (IGBOB)

54. Umu-ndikom Salma; Bet-lehem, na ndi Netofa, Atrot-bet-Joab, na nkera ndi Mahanat, ndi Zọra.

55. Ab͕uru nile kwa nke ndi-ode-akwukwọ ndi bi na Jebez; ndi-Tiratait, ndi-Shimeatait, ndi-Sukatait. Ndia bu ndi-Kinait, ndi nēsite na Hamat, bú nna ulo Rikab.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 2