Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 2:3 Bible Nso (IGBOB)

Umu-ndikom Juda kwa; Ia, na Onan, na Shila: umu atọ ndia ka Bat-shua, bú nwayi Kenean, muru nye ya. Ma Ia, bú ọkpara Juda, jọrọ njọ n'anya Jehova; O we me ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 2

Echiche 1. Ihe Emere 2:3 na onodu