Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 2:26-28 Bible Nso (IGBOB)

26. Ma Jerahmeel nwere nwunye ọzọ, aha-ya bu Atara; nwayi ahu bu nne Onam.

27. Umu-ndikom Ram, bú ọkpara Jerahmeel, bu Maaz, na Jamin, na Eka.

28. Umu-ndikom Onam bu Shamai, na Jada: umu-ndikom Shamai kwa; Nedab, na Abishua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 2